1 Peter 1:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na unu enweela ndụ ọhụrụ ugbu a. Ọ bụghị ndụ unu ketara site nꞌọmụmụ nke nne na nna unu, nꞌihi na ụdị ndụ na-esite nꞌọmụmụ ahụ na-emesi gabiga. Ma ndụ ọhụrụ unu nwere ga-adị ruo mgbe ebighị ebi nꞌihi na o si nꞌaka Kraịst bụrụ nke unu, ee, nꞌaka Kraịst, onye bụ okwu ahụ dị ndụ Chineke na-ekwu nye ụmụ mmadụ.
Igbo 2006
ebe amuworo unu ọzọ, esiteghi na nkpuru apuru imebi, kama esitere na nke anāpughi imebi, site n'okwu Chineke, nke di ndu, nke nādigide kwa, mu unu ọzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na amụọla unu ọzọ ugbu a, ọ bụghị site na mkpụrụ nke na-emebi emebi, kama site na nke na-apụghị imebi emebi, site nʼokwu Chineke nke dị ndụ ma na-adịgidekwa.