1 Peter 1:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma okwu Onyenwe anyị ga-anọgide ruo mgbe ebighị ebi. Okwu ahụ bụkwa ozi ọma ahụ anyị wetaara unu.
Igbo 2006
Ma okwu Onye-nwe-ayi nādigide rue mb͕e ebighi-ebi. Nka bu kwa okwu nke ozi ọma ahu ezisara unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ma okwu Onyenwe anyị na-anọgide ruo mgbe ebighị ebi.” Okwu ahụ bụkwa oziọma ahụ e zisaara unu.