1 Peter 2:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Chineke ga-agọzi unu ma ọ bụrụ na unu ejiri ntachi obi na-edi ahụhụ ga-adakwasị unu nꞌihi na unu na-eme ihe Chineke na-achọ.
Igbo 2006
N'ihi na nka bu ihe-ekele, ma ọ buru na onye ọ bula nātachi obi n'ihe-nwuta di iche iche n'ihi akọ-na-uche n'ebe Chineke nọ, nāhu ahuhu nke nēzighi ezi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na nke a bụ ihe inye ekele ma ọ bụrụ na unu ejiri ntachiobi na-edi ahụhụ na-ezighị ezi na-adakwasị unu, nʼihi na unu na-eme ihe Chineke na-achọ.