1 Peter 2:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
O nweghị mgbe ọ bụla Kraịst mehiere, o nwekwaghị mgbe ọ bụla onye ọ bụla nụrụ okwu ụgha nꞌọnụ ya.
Igbo 2006
Onye ọ dighi nmehie ọ bula O mere, ahughi kwa aghughọ n'ọnu-Ya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“O nweghị mgbe ọbụla o mehiere, o nwekwaghị mgbe onye ọbụla nụrụ okwu aghụghọ nʼọnụ ya.”