1 Peter 2:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Bịakwutenụ Kraịst, oke nkume ahụ dị ndụ, nke ụmụ mmadụ kpọrọ ihe efu, ma nke Chineke họpụtara mee ya ka ọ bụrụ onyenwe nsọpụrụ.
Igbo 2006
Onye unu nābiakute, bú nkume di ndu, Nke madu juru n'ezie, ma n'ebe Chineke nọ Ọ bu ihe arọputara, buru kwa ihe anāsọpuru,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Bịakwutenụ ya, Nkume ahụ dị ndụ, onye ụmụ mmadụ jụrụ, maọbụ onye Chineke họpụtara, onye dị oke ọnụahịa nye ya.