1 Peter 2:7 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Kraịst bụ nkume dị oke ọnụ ahịa nye unu ndị kwere ekwe, ma nꞌebe ndị ahụ na-ekweghị ekwe nọ ọ bụ “Nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ, nke e mere ugbu a ka ọ bụrụ nkume kachasị mkpa nꞌụlọ ahụ.”
Igbo 2006
Ya mere ọ bu unu, bú ndi kwere ekwe, ka nsọpuru ahu diri: ma n'ebe ndi nādighi-ekwe nọ, Nkume nke ndi nēwu ulo juru, Nke ahu ka emere isi nkuku ulo;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nye unu ndị kwere ekwe nkume a dị oke ọnụahịa, ma nʼebe ndị ahụ na-ekweghị ekwe nọ, “Ọ bụ nkume nke ndị na-ewu ụlọ jụrụ nke ghọrọ nkume isi ntọala ụlọ.”