1 Peter 3:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndụ ọma unu na-ebi pụrụ ime ka ha chegharịa karịa okwu ọnụ ọ bụla unu ga-agwa ha.
Igbo 2006
mb͕e ha nēle ibi-obi-unu di ọcha, ya na egwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
mgbe ha na-ahụ ibi ndụ unu nke dị ọcha na nke inwe nsọpụrụ.