1 Peter 4:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma chetanụ nke ọma na ụbọchị na-abịa mgbe ha ga-eji ọnụ ha kwupụta ihe ha mere nꞌihu Chineke onye ga-ekpe ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ ikpe, taa ndị na-ebi ndụ ọjọọ ahụhụ.
Igbo 2006
ndi gāza ajuju bayere onwe-ha nye Onye ahu Nke doziworo Onwe-ya ikpe ndi di ndu na ndi nwuru anwu ikpé.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ha ga-eji ọnụ ha kwupụta ihe ha mere nʼihu onye ahụ ga-ekpe ndị dị ndụ na ndị nwụrụ anwụ ikpe.