1 Samuel 10:13 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O we bubìe amuma, bia rue ebe di elu ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Sọl buchara amụma, ọ rigooro gaa nʼebe ịchụ aja ahụ dị nʼelu ugwu.