1 Samuel 14:23 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova we zọputa Israel n'ubọchi ahu: agha ahu we gabiga rue Bet-even.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, Onyenwe anyị napụtara ndị Izrel nʼụbọchị ahụ. E buru agha ahụ gabiga Bet-Aven.