1 Samuel 14:25 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ndi ala ahu nile we ba n'oké ọhia; ma manu-aṅu di n'elu ọhia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị agha ahụ niile banyere nʼọhịa ebe mmanụ aṅụ dị nʼala.