1 Samuel 14:46 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Sọl we si n'iso ndi Filistia rigo: ndi Filistia we la n'ebe nke ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, Sọl kwụsịrị ndị agha ya ịchụ ndị Filistia ọsọ. Ndị Filistia nʼonwe ha lakwara nʼala nke ha.
Recommended Reading