1 Samuel 15:34 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Samuel we la na Rema; Sọl we rigorue ulo-ya, rue Gibea nke Sọl.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Emesịa, Samuel lara nʼụlọ ya na Rema. Ma Sọl laghachikwara na Gibea, obodo nke aka ya.