1 Samuel 17:31 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ewe nu okwu nke Devid kwuru, ha we gosi ha n'iru Sọl, o we nara ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼikpeazụ, mgbe a matara ihe bụ uche Devid, e mere ka Sọl mara ihe banyere Devid. Sọl zikwara ozi ka a kpọọ ya.