1 Samuel 17:56 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Eze we si, Gi onwe-gi juta onye nwata-okorọbia ahu bu nwa-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Eze zara sị, “Chọpụta onye mụrụ nwokorobịa a.”