1 Samuel 18:15 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Sọl we hu na nwoke ahu bu onye nēnwe uche nke-uku, o we tua ujọ ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Sọl hụrụ na ọ bụ onye nwere uche nke ọma, ọ tụrụ ya ụjọ.