1 Samuel 18:24 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ndi-orù Sọl we gosi ya, si, Dika okwu ndia si di ka Devid kwuru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị ohu Sọl gwara Sọl ihe Devid kwuru,