1 Samuel 18:29 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Sọl we nātu egwu Devid kari; Sọl we buru onye-iro Devid ubọchi-ya nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ọ tụrụ Devid ụjọ karịa na mbụ. Sọl kpọkwara Devid asị, gụọ ya dịka onye iro ụbọchị ndụ ya niile.