1 Samuel 30:18 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Devid we naputa ihe nile Amalek chiri: Devid naputa-kwa-ra ndinyom-ya abua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Devid nwetaghachiri ihe niile ndị Amalek kwatara nʼagha, tinyere ndị inyom ya abụọ.
Recommended Reading