1 Samuel 8:21 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Samuel we nu okwu nile nke ndi Israel, o we kwue ha na nti Jehova.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Samuel gwara Onyenwe anyị ihe niile ha kwuru.
Recommended Reading