1 Samuel 8:4 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ndi-okenye nile nke Israel we chikọta onwe-ha, biakute Samuel rue Rema:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi ya, ndị okenye ụmụ Izrel niile zukọtara, bịakwute Samuel na Rema sị ya,