1 Thessalonians 2:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Unu onwe unu maara, ụmụnna anyị, na ọbịbịa anyị bịakwutere unu bara uru.
Igbo 2006
N'ihi na unu onwe-unu matara, umu-nna-ayi, nbata ayi batara n'ebe unu nọ, na ahuwo na ọ bughi ihe-efu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu onwe unu maara, ụmụnna, na ọbịbịa anyị bịakwutere unu abụghị ihe lara nʼiyi.