1 Thessalonians 2:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụrụ na unu ga-echeta, anyị mesoro unu mmeso dị ka nna si na-emeso ụmụ ya. Mgbe nile, anyị nọ na-arịọ unu, na-agba unu ume, ma na-akwagidekwa unu.
Igbo 2006
ọbuná dika unu matara otú ayi mere madu nile ọ bula nime unu, dika nna si emere umu nke aka ya, nāriọ unu, nākasi kwa unu obi, nāgwasi kwa unu okwu ike,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na anyị mesoro onye ọbụla nʼime unu dị ka nna si emeso ụmụ nke ya,