1 Thessalonians 2:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Na o kwesịrị ka unu na-ebi ndụ kwesịrị ụmụ Chineke, nke ga-ewetara Chineke onye kpọbatara unu nꞌime alaeze ya ọṅụ, ka unu soro ya keta oke nꞌebube ya.
Igbo 2006
ka unu we nējeghari dika ọ kwesiri Chineke, Onye nākpọbata unu n'ala-eze na ebube nke aka Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na-agba unu ume, na-akasị unu obi, na-akwagidekwa unu na unu kwesiri ibi ndụ kwesiri ụmụ Chineke, onye kpọbatara unu nʼime alaeze ya na ebube ya.