1 Thessalonians 2:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu ọ dị, ụmụnna anyị, mgbe anyị si nꞌetiti unu pụọ nọọ nwa oge nta, ọ bụ ezie na anyị na unu nọkwa nꞌime mmụọ,
Igbo 2006
Ma ayi onwe-ayi, umu-nna-ayi, ebe ekewapuru ayi n'aru-unu nwa oge ntà, n'iru, ọ bughi n'obi, ayi were oké agu nubiga ọku ókè n'obi kari ihu iru-unu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu ọ dị, ụmụnna anyị, mgbe anyị si nʼetiti unu pụọ, nọọ nwa oge nta, ọnọdụ a mere anyị ndị na-enweghị nne na nna (maọbụ na-anụ ahụ ọ bụghị nʼime mmụọ), nʼihi otu unu si gụọ anyị agụụ, anyị gbalịrị ihu unu.