1 Thessalonians 2:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ọ dịghị mgbe anyị rịọrọ unu ma ọ bụ ndị ọzọ, ka unu too anyị. Nꞌezie, dị ka ndị ozi Kraịst ọ bụ ihe ruru anyị ịsị unu kwanyere anyị ugwu.
Igbo 2006
ma-ọbu n'ichọ otuto site na madu, ma-ọbu n'aka-unu, ma-ọbu n'aka ndi ọzọ, mb͕e ayi puru idi ka ibu arọ́, dika ndi-ozi Kraist.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dịghị mgbe anyị chọrọ ka ndị mmadụ ọbụla maọbụ unu, maọbụ ndị ọzọ, too anyị.