1 Thessalonians 2:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Kama anyị biri nꞌetiti unu dị ka ndị bụ nna na-azụ ụmụntakịrị ha, na-elekọta ha.
Igbo 2006
Kama ayi ghọrọ ndi di nwayọ n'etiti unu, dika mb͕e nwanyi nke nāzù nwa nēlezi umu nke aka ya anya nke-ọma:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ezie, dị ka ndị ozi Kraịst, anyị gara abụ ibu arụ nye unu. Kama, anyị biri nʼetiti unu site nʼịdị nwayọọ dị ka ndị bụ nne na-azụ ụmụntakịrị ha, na-elekọta ha.