1 Thessalonians 3:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ya mere, mgbe anyị na-apụghị ịnagide ya gaa nꞌihu, anyị kpebiri ịnọ nanị anyị nꞌobodo Atens.
Igbo 2006
N'ihi nka mb͕e ayi nāpughi inagide ọzọ, ọ di ayi ezi nma ka arapu nání ayi n'azu n'Atens;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, mgbe anyị na-apụghị ịnagide ya gaa nʼihu, anyị kpebiri ịnọ naanị anyị nʼAtens.