1 Thessalonians 3:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ugbu anyị pụrụ ịnagide ọnọdụ ọjọọ ọ bụla ruo oge ọ bụla, ebe anyị maara na unu guzosiri ike nꞌime Onyenwe anyị.
Igbo 2006
n'ihi na ayi di ndu ub͕u a, ọ buru na unu onwe-unu nēguzosi ike nime Onye-nwe-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a anyị ga-adị ndụ, ma ọ bụrụ na unu eguzosie ike nʼime Onyenwe anyị.