1 Thessalonians 4:10 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma nꞌezie, ọ pụtala ìhè na unu hụrụ ụmụ Chineke nile nọ nꞌobodo unu nꞌanya. Ma anyị na-arịọsikwa unu arịrịọ ike sị unu na-ahụkwa ha nꞌanya karịa ka unu hụrụ ha ugbu a.
Igbo 2006
n'ihi na unu nēme ya n'ezie n'ebe umu-nna-ayi nile ndi bi na Masedọnia dum nọ. Ma ayi nāriọ unu, umu-nna-ayi, ka unu nābabiga ókè nke-uku kari;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼezie, unu na-ahụ ụmụnna anyị niile bi na Masidonia nʼanya. Ma anyị na-arịọsịkwa unu arịrịọ ike sị unu na-ahụkwa ha nʼanya karịa ka unu hụrụ ha ugbu a.