1 Thessalonians 4:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisienụ ike ibi obi nke ịdị nwayọọ, na ibi obi nke ilezi ọrụ nke aka unu anya nke ọma, dị ka anyị gwara unu.
Igbo 2006
ka unu nējisi kwa ike inọdu nwayọ, na ime ihe nile nke aka unu, na iji aka-unu lu ọlu, dika ayi nyere unu iwu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nweenụ agụụ ibi ndụ nwayọọ, na-arụkwanụ ọrụ dịịrị unu. Jirikwanụ aka unu na-arụ ọrụ dịka anyị gwara unu,