1 Thessalonians 4:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ka ndị na-abụghị ndị Kraịst sọpụrụ unu, ma tụkwasịkwa unu obi. Ka ọ hapụ ịdị mkpa na unu ga-elekwasị ndị ọzọ anya inyere unu aka, inye unu ego, ma ọ bụ igbo mkpa unu.
Igbo 2006
ka unu we nējeghari dika o kwesiri unu n'ebe ha nọ, bú ndi nọ n'èzí, ka ihe ọ bula ghara kwa ikpa unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
nke a ga-eme ka ndụ unu na-ebi kwa ụbọchị wetara unu nsọpụrụ nʼebe ndị na-ekweghị ekwe nọ, meekwa ka unu ghara i dabere nʼonye ọbụla.