1 Thessalonians 4:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ugbu a anyị na-arịọ unu, nꞌezie, anyị ji aha Onyenwe anyị Jisọs na-arịọ unu sị unu biko, na-aganụ nꞌihu ibi ụdị ndụ ahụ na-adị Chineke mma.
Igbo 2006
N'ihi na unu matara iwu nile ayi nyere unu site n'aka Onye-nwe-ayi Jisus.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na unu maara ụdị ndụmọdụ ahụ sị nʼaka Onyenwe anyị Jisọs nke anyị nyere unu.