1 Thessalonians 4:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ọkpụkpọ Chineke kpọrọ anyị abụghị ka anyị na-ebi ndụ adịghị ọcha na ndụ ọchịchọ ọjọọ, kama ọ chọrọ ka anyị dịrị ọcha. Nꞌihi nke a, ọ bụrụ na onye ọ bụla ajụ ibi ndụ ya dị ka anyị kwuru, ọ bụghị iwu mmadụ ka ọ na-eleda anya, kama ọ bụ iwu Chineke onye nyere anyị Mmụọ Nsọ ya.
Igbo 2006
N'ihi na Chineke akpọghi ayi ka ayi buru ndi nādighi ọcha, kama n'odido-nsọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ọkpụkpọ Chineke kpọrọ anyị abụghị ka anyị na-ebi ndụ adịghị ọcha kama ọ chọrọ ka anyị dịrị nsọ.