1 Thessalonians 5:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ugbu a, ụmụnna anyị, olee mgbe ihe ndị a ga-emezu? Echeghị m na m nwere ihe ọ bụla ikwu banyere oge ha ga-emezu.
Igbo 2006
Ma ọ dighi unu nkpà, umu-nna-ayi, ka edegara unu akwukwọ bayere oge ahu nile na ubọchi ahu nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, ụmụnna, banyere oge na mgbe ihe ndị a ga-emezu. Echeghị m na ọ dị mkpa i degara unu akwụkwọ.