1 Thessalonians 5:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ nwụrụ ọnwụ nꞌihi anyị, ka anyị nwee ike isoro ya dịrị ndụ ruo mgbe ebighị ebi. Nke a ga-emezukwa mgbe ọ lọghachiri, ma anyị nwụrụ anwụ, ma anyị dị ndụ.
Igbo 2006
Onye nwuru n'ihi ayi, ka ọ gābu, ma ayi nēche nche ma ayi nāraru ura, ka ayi we so Ya dikọ ndu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ nwụrụ nʼihi anyị ka ọ bụrụ, ma anyị dị ndụ ma anyị nwụrụ anwụ, anyị ga-esoro ya dịrị ndụ.