1 Thessalonians 5:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ya mere, na-akasịrịtanụ onwe unu obi. Na-emekwanụ ihe ọ bụla ga-ewuli ibe unu elu dị ka unu si eme.
Igbo 2006
N'ihi nka nākasiritanu ibe-unu obi, wulirita kwa ibe-unu elu dika ulo, dika unu nēme kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, na-akasịrịtanụ onwe unu obi. Na-emekwanụ ihe ọbụla ga-ewuli ibe unu elu dị ka unu si eme.