1 Thessalonians 5:12 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Anyị na-arịọsị unu ike, ụmụnna anyị, ka unu na-asọpụrụ ndị nile na-adọgbu onwe ha nꞌọrụ nꞌihi unu, ndị ahụ na-elekọta unu nꞌime ọrụ Onyenwe anyị, na ndị ahụ na-adụ unu ọdụ.
Igbo 2006
Ma ayi nēkpere unu, umu-nna-ayi, ka unu mata ndi nādọb͕u onwe-ha n'ọlu n'etiti unu, ndi bu kwa ndi-isi-unu nime Onye-nwe-ayi, ndi nādu kwa unu ọdú;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị na-arịọsị unu ike, ụmụnna, ka unu na-asọpụrụ ndị niile na-adọgbu onwe ha nʼọrụ nʼihi unu, ndị ahụ na-elekọta unu nʼime ọrụ Onyenwe anyị, na ndị ahụ na-adụ unu ọdụ.