1 Thessalonians 5:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ka unu na-akwanyere ha ugwu site nꞌịhụnanya nꞌihi ụdị ọrụ ha na-arụ. Ka unu na mmadụ ibe unu birikwa nꞌudo.
Igbo 2006
ka unu were kwa ihunanya sọpuru ha gabiga ókè nke-uku ri nne n'ihi ọlu-ha. Birinu n'udo n'etiti onwe-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka unu na-akwanyere ha ugwu site nʼịhụnanya nʼihi ụdị ọrụ ha na-arụ. Ka unu na mmadụ ibe unu birikwa nʼudo.