1 Thessalonians 5:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ka onye ọ bụla ghara inyeghachi mmadụ ibe ya ihe ọjọọ nꞌọnọdụ ihe ọjọọ. Kama gbalịsienụ ike ịrụ ọrụ ziri ezi nye onye ọ bụla.
Igbo 2006
Lenu ka onye ọ bula ghara inyeghachi onye ọ bula ihe ọjọ n'ọnọdu ihe ọjọ; kama nāb͕asonu ezi ihe mb͕e nile, n'ebe ibe-unu nọ, na n'ebe madu nile nọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka onye ọbụla ghara inyeghachi mmadụ ibe ya ihe ọjọọ nʼọnọdụ ihe ọjọọ. Kama gbalịsienụ ike ime ezi ihe nʼebe ibe unu nọ na nʼebe mmadụ niile nọ.