1 Thessalonians 5:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọzọ, unu eledala onyinye ibu amụma anya.
Igbo 2006
unu akpọla ibu-amuma ihe-efu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọzọ unu eledala okwu ndị amụma anya.