1 Thessalonians 5:24 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye ahụ kpọbatara anyị nꞌokwukwe a ga-emezu ihe ndị a, nꞌihi na ọ bụ onye kwesịrị ntụkwasị obi.
Igbo 2006
O kwesiri ntukwasi-obi, bú Onye ahu nākpọ unu, Onye gēme kwa ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ahụ kpọrọ unu ga-emezu ihe ndị a, nʼihi na ọ bụ onye kwesiri ntụkwasị obi.