1 Thessalonians 5:25 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Biko ụmụnna anyị, na-ekperenụ anyị ekpere.
Igbo 2006
Umu-nna-ayi, nēkpenu ekpere bayere ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Biko ụmụnna, na-ekperenụ anyị ekpere.