1 Thessalonians 5:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Iwu m na-enye unu site nꞌaha Onyenwe anyị bụ ka unu gụpụta akwụkwọ a nꞌihu ụmụnna nile.
Igbo 2006
Ewerem Onye-nwe-ayi b͕a unu iyi ka aguara umu-nna-ayi nile akwukwọ-ozi a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Iwu m na-enye unu site nʼaha Onyenwe anyị bụ ka unu gụpụta akwụkwọ a nʼihu ụmụnna niile.