1 Thessalonians 5:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma unu onwe unu, ụmụnna anyị, abụghị ndị na-amaghị ihe ndị a, echekwaghị m na ụbọchị ahụ ga-abịakwasị unu na mberede dị ka ndị ohi si abịakwute mmadụ.
Igbo 2006
Ma unu onwe-unu, umu-nna-ayi, anọghi n'ọchichiri, ka ubọchi ahu we jide unu na mberede dika onye-ori:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma unu onwe unu, ụmụnna, anọghị nʼọchịchịrị, nke ụbọchị ahụ ga-abịakwasị unu na mberede dịka onye ohi.