1 Thessalonians 5:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi nke a, nọọnụ na nche. Unu arahụkwala ụra dị ka ndị ọzọ. Kama nọọnụ na nche na-ele anya ọbịbịa ya.
Igbo 2006
ya mere otú a, ka ayi ghara iraru ura, dika ndi fọduru, kama ka ayi nēche nche nwe kwa anya-udo.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, ka anyị ghara ịdị na-arahụ ụra dị ka ndị ọzọ, kama ka anyị mụrụ anya ka anya dokwaa anyị.