1 Thessalonians 5:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na Chineke akwadebeghị ikpe ọmụma na egwu nye anyị. Kama ọ bụ nzube ya ka ọ zọpụta anyị site nꞌokwukwe anyị nwere nꞌOnyenwe anyị Jisọs Kraịst.
Igbo 2006
N'ihi na Chineke edebeghi ayi inata iwe, kama inweta nzọputa site n'aka Onye-nwe-ayi Jisus Kraist,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na Chineke akwadebeghị ikpe ọmụma na egwu nye anyị. Kama ka anyị nweta nzọpụta site nʼokwukwe anyị nwere nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst.