1 Timothy 1:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌezie, ndị nile naemegide ozi ọma ebube Chineke ahụ e nyere m nꞌaka idebe.
Igbo 2006
dika ozi ọma nke ebube nke Chineke di ngọzi si di, nke enyere mu onwem n'aka na ntukwasi-obi idebe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
nke dabara nʼoziọma ahụ dị ebube, nke Chineke dị ngọzị, nke o nyefere m nʼaka na ntụkwasị obi ichebe.