1 Timothy 1:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ana m ekele Kraịst Jisọs Onyenwe anyị ekele, onye na-enye m ike ikwusa ozi ọma. Ana m ekelekwa ya ekele nꞌihi na ọ gụrụ m dị ka onye e kwesịrị ịtụkwasị obi mgbe ọ họpụtara m ijere ya ozi.
Igbo 2006
Anamekele Onye ahu Nke merem ka m'di ike, bú Kraist Jisus Onye-nwe-ayi, n'ihi na Ọ gurum n'onye kwesiri ntukwasi-obi, ebe O deberem ijere Ya ozi;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m ekele Kraịst Jisọs Onyenwe anyị ekele, onye na-enye m ike, nʼihi na ọ gụrụ m dị ka onye e kwesiri ịtụkwasị obi mgbe ọ họpụtara m ijere ya ozi.