1 Timothy 1:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ka otuto na nsọpụrụ dịrị Chineke ruo mgbe nile ebighị ebi. Onye bụ eze nꞌọgbọ nile, onye a na-apụghị ịhụ anya. Chineke na-adịghị anwụ anwụ, Onye nanị ya bụ Chineke. Ka otuto na nsọpụrụ dịrị ya ruo mgbe nile ebighị ebi. Amin.
Igbo 2006
Ma Eze nke mb͕e nile, Nke anāpughi imebi emebi, Nke anāpughi ihu anya, Onye nání Ya bu Chineke, nsọpuru na otuto diri Ya rue mb͕e nile ebighi-ebi. Amen.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, ka enye Eze ahụ na-adị ruo mgbe niile, Onye na-adịghị anwụ anwụ, Onye a na-adịghị ahụ anya, Onye naanị ya bụ Chineke, nsọpụrụ na otuto ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.